Highlife SongsHot SongsSongs

Umu Obiligbo – Chisom MP3 Download

Spread the love

About Chisom

Umu Obiligbo

Chisom was released in 2020, a song from Umu Obiligbo’s album Signature (Ife Chukwu Kwulu). Listen, get lyrics and download Chisom now.

Listen to Chisom

Download Chisom

Quotable Chisom Lyrics

Iyeeee  iyeeee  
Eyio uwa
Eyi na oluo ka osi elu nueEverywhere maranma eyio uwa m
Ebe nine bu so nma eyio uwa m
Chukwu okike m  onu m na ekene gi eh amaliselele
Obinigwe onu m na ekene gi eh ah ah
Anya na ene uwa m  
Ina anu ka egwu na ara eyie ah eh
Ifem fulu na ogbe  amaro m ka mu ga esi ko
Ifem fulu na otu  amaro m ka mu ga esi ko Amala welele
Ka anyi ra wee bido ufodu nime ha nwulu anwu
Ka anyi ra we toh  ufodu nime ha nwulu anwu
Ka anyi ra we toh  ufodu nime ha nwulu anwu
Mgbe afu kam ji we malu na onye di ndu ga akpata ego
Onye di ndu ga enwe ife di nma  eyio uwa m eyie ah ah
Onye nya na chiya so eje Ife aya emero nya ma ncha
Muna chim nyi eje  okwa nya ka m ji aku
Okwa muna chi nyi eje iyie  amali selele  muna chi nyi eje iyie aah

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Worth reading...
Nathaniel Bassey Biography, Songs MP3 Download